Jenesis 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ihe ibé m ga-enye gị?” o wee zaa, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara gị nke i ji.” O wee chịrị ha chịnye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ, o wee tụwa ya ime.
18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ihe ibé m ga-enye gị?” o wee zaa, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara gị nke i ji.” O wee chịrị ha chịnye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ, o wee tụwa ya ime.