Abụ Ọma 105:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O zipụrụ otu nwoke ka o buru ha ụzọ gawa,Ya bụ, Josef, onye e rere ka ọ bụrụ ohu.+ Ọrụ Ndịozi 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị isi ezinụlọ ahụ kwosoro Josef ekworo+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+