Jenesis 39:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nna ukwu Josef wee kpọrọ ya tụba n’ụlọ mkpọrọ, bụ́ ebe a na-akpọchi ndị mkpọrọ eze, o wee nọrọ n’ebe ahụ, n’ụlọ mkpọrọ.+ Abụ Ọma 105:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha tụrụ ya ịgà n’ụkwụ,+Keekwa mkpụrụ obi ya agbụ ígwè;+
20 Nna ukwu Josef wee kpọrọ ya tụba n’ụlọ mkpọrọ, bụ́ ebe a na-akpọchi ndị mkpọrọ eze, o wee nọrọ n’ebe ahụ, n’ụlọ mkpọrọ.+