Daniel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ;+ o nyekwara ya nsogbu na mmụọ,+ ụra wee gbafuo ya n’anya.
2 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ;+ o nyekwara ya nsogbu na mmụọ,+ ụra wee gbafuo ya n’anya.