Jenesis 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ. Daniel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Arọrọ m nrọ, o wee mee ka m tụọ egwu.+ E nwere ihe m hụrụ mgbe m dina n’elu ihe ndina m nakwa ọhụụ m hụrụ bụ́ ndị mere ka m tụọ ụjọ.+
8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ.
5 Arọrọ m nrọ, o wee mee ka m tụọ egwu.+ E nwere ihe m hụrụ mgbe m dina n’elu ihe ndina m nakwa ọhụụ m hụrụ bụ́ ndị mere ka m tụọ ụjọ.+