Daniel 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’oge ahụ, ndị dibịa anwansi, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị Kaldia+ na ndị na-agụ kpakpando+ batara; m wee kọọrọ ha nrọ m rọrọ, ma ha akọghịrị m isi ya.+
7 “N’oge ahụ, ndị dibịa anwansi, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị Kaldia+ na ndị na-agụ kpakpando+ batara; m wee kọọrọ ha nrọ m rọrọ, ma ha akọghịrị m isi ya.+