Jenesis 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.”
8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.”