Jenesis 43:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Josef nọ na-eme ọsọ ọsọ ugbu a, n’ihi na obi nwanne mewere ya,+ nke mere na ọ chọrọ ebe ọ ga-anọ kwaa ákwá, o wee banye n’ọnụ ụlọ dị n’ime wee bee ákwá n’ebe ahụ.+
30 Josef nọ na-eme ọsọ ọsọ ugbu a, n’ihi na obi nwanne mewere ya,+ nke mere na ọ chọrọ ebe ọ ga-anọ kwaa ákwá, o wee banye n’ọnụ ụlọ dị n’ime wee bee ákwá n’ebe ahụ.+