Jenesis 42:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Zipụnụ otu onye n’ime unu ka ọ gaa kpọta nwanne unu, ma a ga-akpọchi unu, ka e wee nwalee okwu unu ma ùnu na-ekwu eziokwu.+ Ma ọ́ bụghị ya, dị nnọọ ka Fero dị ndụ, unu bụ ndị nledo.”
16 Zipụnụ otu onye n’ime unu ka ọ gaa kpọta nwanne unu, ma a ga-akpọchi unu, ka e wee nwalee okwu unu ma ùnu na-ekwu eziokwu.+ Ma ọ́ bụghị ya, dị nnọọ ka Fero dị ndụ, unu bụ ndị nledo.”