45 ruo mgbe iwe nwanne gị na-eweso gị dajụrụ, ya echefuokwa ihe i mere ya.+ M ga-ezikwa ozi wee si n’ebe ahụ kpọlata gị. N’ihi gịnị ka m ga-eji gbara aka unu abụọ n’otu ụbọchị?”
36 Jekọb nna ha wee tie mkpu gwa ha, sị: “Ọ bụ m ka unu gbawara aka ụmụ!+ Josef anọkwaghị, Simiọn anọkwaghị,+ unu gajekwa ịkpọrọ Benjamin! Ọ bụ m ka ihe ndị a niile dakwasịworo!”