Jenesis 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ọ gara n’ihu ịsị: “Biko, ka Jehova ghara iwe iwe dị ọkụ,+ kama ka m gaa n’ihu ikwu okwu:+ Ka e were ya na a hụrụ mmadụ iri atọ n’ebe ahụ.” O wee sị: “Agaghị m eme ya ma ọ bụrụ na mụ ahụ mmadụ iri atọ n’ebe ahụ.”
30 Ma ọ gara n’ihu ịsị: “Biko, ka Jehova ghara iwe iwe dị ọkụ,+ kama ka m gaa n’ihu ikwu okwu:+ Ka e were ya na a hụrụ mmadụ iri atọ n’ebe ahụ.” O wee sị: “Agaghị m eme ya ma ọ bụrụ na mụ ahụ mmadụ iri atọ n’ebe ahụ.”