Jenesis 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá. Jenesis 46:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Josef wee mee ka a kwadebe ụgbọ ịnyịnya ya, o wee gaa na Goshen+ izute Izrel nna ya. Mgbe o rutere n’ihu ya, ọ dakwasịrị ya n’olu ozugbo wee bee ákwá ugboro ugboro ka ọ dakwasịrị ya n’olu.+
4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá.
29 Josef wee mee ka a kwadebe ụgbọ ịnyịnya ya, o wee gaa na Goshen+ izute Izrel nna ya. Mgbe o rutere n’ihu ya, ọ dakwasịrị ya n’olu ozugbo wee bee ákwá ugboro ugboro ka ọ dakwasịrị ya n’olu.+