Jenesis 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá. Jenesis 45:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee dakwasị Benjamin nwanne ya n’olu wee kwaa ákwá, Benjamin dakwasịkwara ya n’olu kwaa ákwá.+
4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá.