Jenesis 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A mụkwaara Shem, nwanne Jefet bụ́ ọkpara, ụmụ, ọ bụ ya bụ nna nna nke ụmụ Iba+ niile. Jenesis 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nke a bụ akụkọ banyere Shem.+ Shem gbara otu narị afọ mgbe ọ mụrụ Apakshad,+ afọ abụọ mgbe iju mmiri gasịrị. Luk 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 nwa Kaịnan,nwa Apakshad,+nwa Shem,+nwa Noa,+nwa Lemek,+
10 Nke a bụ akụkọ banyere Shem.+ Shem gbara otu narị afọ mgbe ọ mụrụ Apakshad,+ afọ abụọ mgbe iju mmiri gasịrị.