Ọnụ Ọgụgụ 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị bụ́ ezinụlọ Meraraị bụ ezinụlọ ụmụ Malaị+ na ezinụlọ ụmụ Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ Meraraị.+ 1 Ihe E Mere 6:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị+ obodo iri na abụọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza.
33 Ndị bụ́ ezinụlọ Meraraị bụ ezinụlọ ụmụ Malaị+ na ezinụlọ ụmụ Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ Meraraị.+
63 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị+ obodo iri na abụọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza.