Joshụa 21:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Obodo niile ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ezinụlọ ụmụ Livaị, nwetara n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza, dị obodo iri na abụọ.
40 Obodo niile ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ezinụlọ ụmụ Livaị, nwetara n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza, dị obodo iri na abụọ.