Jenesis 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Jefet bụ Goma+ na Megọg+ na Medaị+ na Jevan+ na Tubal+ na Mishek+ na Taịras.+ Jenesis 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A mụkwaara Shem, nwanne Jefet bụ́ ọkpara, ụmụ, ọ bụ ya bụ nna nna nke ụmụ Iba+ niile.