2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+ Aịzaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo.
6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo.