9 N’ihi na, lee, m ga-akpali ìgwè mba ukwu ndị si n’ala dị n’ebe ugwu,+ kpọtakwa ha ka ha bịa buso Babịlọn agha, ha ga-ahazi onwe ha buso ya agha.+ A ga-esi ebe ahụ weghara ya.+ Akụ́ ha yiri nke dike nke na-agbawa ndị mụrụ ụmụ aka ụmụ, nke na-adịghị alọta n’emezughị ihe ọ gara.+