Daniel 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ masịrị Darayọs ịhọpụta otu narị ndị setrap na iri abụọ ka ha na-elekọta alaeze ahụ dum;+ Daniel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’afọ mbụ nke ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia,+ onye e mere eze ịchị alaeze ndị Kaldia;+