Daniel 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “PIRES, e kewaala alaeze gị, were ya nye ndị Midia na ndị Peshia.”+ Daniel 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ n’abalị ahụ ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldia,+