Daniel 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Darayọs+ onye Midia wee weghara alaeze ahụ mgbe ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ. Daniel 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ masịrị Darayọs ịhọpụta otu narị ndị setrap na iri abụọ ka ha na-elekọta alaeze ahụ dum;+ Daniel 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ihe wee na-agaziri Daniel a n’alaeze Darayọs+ nakwa n’alaeze Saịrọs onye Peshia.+