Daniel 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Darayọs+ onye Midia wee weghara alaeze ahụ mgbe ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ. Daniel 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 o mekwara mmadụ atọ, nke Daniel bụ otu n’ime ha, ndị isi ha,+ ka ndị setrap+ ndị a wee na-akọrọ ha otú ihe si aga, ka ihe ghara imebinahụ eze.+
2 o mekwara mmadụ atọ, nke Daniel bụ otu n’ime ha, ndị isi ha,+ ka ndị setrap+ ndị a wee na-akọrọ ha otú ihe si aga, ka ihe ghara imebinahụ eze.+