Jeremaya 50:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “A na-anụ mkpọtụ nke ndị na-agba ọsọ nakwa nke ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ+ ka ha gaa Zayọn kọsaa ọbọ Jehova bụ́ Chineke anyị bọrọ,+ ya bụ, ọbọ ọ bọrọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+
28 “A na-anụ mkpọtụ nke ndị na-agba ọsọ nakwa nke ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ+ ka ha gaa Zayọn kọsaa ọbọ Jehova bụ́ Chineke anyị bọrọ,+ ya bụ, ọbọ ọ bọrọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+