Aịzaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Jeremaya 51:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Pịanụ akụ́ unu.+ Burunụ ọta okirikiri unu. Jehova akpaliwo mmụọ nke ndị eze ndị Midia,+ n’ihi na o bu n’obi imegide Babịlọn,+ iji laa ya n’iyi. N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova, bụ́ ọbọ ọ ga-abọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+
18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.
11 Pịanụ akụ́ unu.+ Burunụ ọta okirikiri unu. Jehova akpaliwo mmụọ nke ndị eze ndị Midia,+ n’ihi na o bu n’obi imegide Babịlọn,+ iji laa ya n’iyi. N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova, bụ́ ọbọ ọ ga-abọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+