-
Jenesis 30:35Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
35 O wee kewapụta n’ụbọchị ahụ mkpi ndị nwere akara n’ahụ́ na ndị tụrụ àgwà na nne ewu niile tụrụ akịka na ndị tụrụ àgwà, nakwa ebule ọ bụla tụrụ àgwà ọcha na nke ọ bụla na-acha nchara nchara, ma o nyefere ha n’aka ụmụ ya ndị ikom.
-