Jenesis 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lọt wee lelie anya hụ Ógbè Jọdan+ dum ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na ógbè ahụ dum bụ ebe mmiri na-ede nke ọma dị ka ubi Jehova,+ dị ka ala Ijipt, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra. Jenesis 45:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+
10 Lọt wee lelie anya hụ Ógbè Jọdan+ dum ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na ógbè ahụ dum bụ ebe mmiri na-ede nke ọma dị ka ubi Jehova,+ dị ka ala Ijipt, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra.
18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+