Jenesis 27:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ezi Chineke nye gị igirigi nke eluigwe+ nakwa ala na-eme nri n’ụwa+ nakwa ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+ Jenesis 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ala Ijipt dị n’aka gị.+ Mee ka nna gị na ụmụnne gị biri n’ebe kasị mma n’ala a.+ Ka ha biri n’ala Goshen,+ ọ bụrụkwa na ị maara na e nwere ndị nwere obi ike n’etiti ha,+ họpụta ha ka ha bụrụ ndị isi nke ndị na-azụrụ m anụ ụlọ.”+
28 Ka ezi Chineke nye gị igirigi nke eluigwe+ nakwa ala na-eme nri n’ụwa+ nakwa ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+
6 Ala Ijipt dị n’aka gị.+ Mee ka nna gị na ụmụnne gị biri n’ebe kasị mma n’ala a.+ Ka ha biri n’ala Goshen,+ ọ bụrụkwa na ị maara na e nwere ndị nwere obi ike n’etiti ha,+ họpụta ha ka ha bụrụ ndị isi nke ndị na-azụrụ m anụ ụlọ.”+