Jenesis 45:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+ Ọnụ Ọgụgụ 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+
18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+
27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+