Jenesis 46:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Unu ga-asị, ‘Ndị ohu gị anọwo na-akpa anụ malite n’oge anyị bụ ụmụaka ruo ugbu a, ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà,’+ ka unu wee biri n’ala Goshen,+ n’ihi na onye ọ bụla na-azụ atụrụ bụụrụ Ijipt ihe arụ.+
34 Unu ga-asị, ‘Ndị ohu gị anọwo na-akpa anụ malite n’oge anyị bụ ụmụaka ruo ugbu a, ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà,’+ ka unu wee biri n’ala Goshen,+ n’ihi na onye ọ bụla na-azụ atụrụ bụụrụ Ijipt ihe arụ.+