Jenesis 45:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+ Jenesis 47:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Izrel wee na-ebi n’ala Ijipt, n’ala Goshen;+ ha wee biri na ya, mụọ ọmụmụ, baakwa ụba nke ukwuu.+
18 kpọrọnụ nna unu na ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a, ka m wee nye unu ihe ọma dị n’ala Ijipt; unu ga-erikwa ihe kasị mma dị n’ala a.+