Jenesis 49:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú a ka Jekọb si nyesịa ụmụ ya ndị ikom iwu. O wee chịkọta ụkwụ ya chịgoro n’ihe ndina ya wee kubie ume, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+ Ndị Hibru 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+
33 Otú a ka Jekọb si nyesịa ụmụ ya ndị ikom iwu. O wee chịkọta ụkwụ ya chịgoro n’ihe ndina ya wee kubie ume, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+