Ọpụpụ 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee malite ịgbanwe obi ya banyere ihe ọjọọ o kwuru na ọ ga-eme ndị ya.+ 1 Samuel 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ọ na-ewute m+ na m mere ka Sọl bụrụ eze, n’ihi na ọ kwụsịwo+ iso m, o meghịkwa ihe m kwuru.”+ O wutekwara Samuel,+ o wee na-etiku Jehova abalị ahụ dum.+
11 “Ọ na-ewute m+ na m mere ka Sọl bụrụ eze, n’ihi na ọ kwụsịwo+ iso m, o meghịkwa ihe m kwuru.”+ O wutekwara Samuel,+ o wee na-etiku Jehova abalị ahụ dum.+