Jenesis 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee nwee mwute+ na o mere mmadụ n’ụwa, o wee wute ya n’obi.+ 1 Samuel 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụwo okwu Jehova, Jehova ajụwokwa gị ka ị ghara ịbụkwa eze Izrel.”+ 1 Samuel 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Samuel ahụghị Sọl anya ọzọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ, n’ihi na Samuel amalitewo iruru Sọl uju.+ Ma o wutere Jehova na o mere Sọl eze Izrel.+ Jeremaya 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+
26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụwo okwu Jehova, Jehova ajụwokwa gị ka ị ghara ịbụkwa eze Izrel.”+
35 Samuel ahụghị Sọl anya ọzọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ, n’ihi na Samuel amalitewo iruru Sọl uju.+ Ma o wutere Jehova na o mere Sọl eze Izrel.+
8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+