-
Jona 4:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 O wee kpekuo Jehova ekpere, sị: “Ewoo, Jehova, ọ́ bụghị ihe a ka m nọ na-eche, mgbe m nọ n’ala m? Ọ bụ ya mere m ji gbagawa Tashish;+ n’ihi na m maara na ị bụ Chineke nke na-eme amara, onye na-eme ebere,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ, onye obiọma* ya dị ukwuu,+ onye na-agbanwekwa obi ya wee ghara iweta ọdachi.+
-