Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum. Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+
38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.
5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+