7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+
3 Ikekwe, ndị ụlọ Juda ga-ege ntị nụrụ ọdachi niile m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha,+ onye nke ọ bụla ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ ka m wee gbaghara ha njehie ha na mmehie ha.”+