Jeremaya 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ikekwe, ha ga-ege ntị, onye ọ bụla n’ime ha ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ m ga-agbanwekwa obi m banyere ọdachi m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha n’ihi omume ọjọọ ha.+
3 Ikekwe, ha ga-ege ntị, onye ọ bụla n’ime ha ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ m ga-agbanwekwa obi m banyere ọdachi m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha n’ihi omume ọjọọ ha.+