1 Ndị Eze 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ị̀ hụwo otú Ehab si weda onwe ya ala n’ihi m?+ Ebe ọ bụ na o wedara onwe ya ala n’ihi m, agaghị m eweta ọdachi ahụ n’ụbọchị ya.+ Ọ bụ n’ụbọchị nwa ya ka m ga-eme ka ọdachi ahụ dakwasị ụlọ ya.”+ Jeremaya 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+
29 “Ị̀ hụwo otú Ehab si weda onwe ya ala n’ihi m?+ Ebe ọ bụ na o wedara onwe ya ala n’ihi m, agaghị m eweta ọdachi ahụ n’ụbọchị ya.+ Ọ bụ n’ụbọchị nwa ya ka m ga-eme ka ọdachi ahụ dakwasị ụlọ ya.”+
8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+