Diuterọnọmi 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O kwukwara banyere Zebulọn, sị:+“Zebulọn, ṅụrịa ọṅụ n’ọpụpụ gị,+Ịsaka, ṅụrịakwa ọṅụ n’ụlọikwuu gị.+ Joshụa 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ Ịsaka+ ka nza nke anọ daara, maka ụmụ Ịsaka n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 1 Ihe E Mere 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụnne ha ndị si n’ezinụlọ niile nke Ịsaka bụ ndị dimkpa na ndị dike,+ ha dị puku iri asatọ na puku asaa bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+
18 O kwukwara banyere Zebulọn, sị:+“Zebulọn, ṅụrịa ọṅụ n’ọpụpụ gị,+Ịsaka, ṅụrịakwa ọṅụ n’ụlọikwuu gị.+
5 Ụmụnne ha ndị si n’ezinụlọ niile nke Ịsaka bụ ndị dimkpa na ndị dike,+ ha dị puku iri asatọ na puku asaa bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+