Joshụa 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nza nke atọ+ daara ụmụ Zebulọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókè nke ihe nketa ha wee ruo Serid. Ndị Ikpe 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’Ifrem ka ha si, bụ́ ndị nọ na ndagwurugwu,+Ndị so gị, Benjamin, n’etiti ndị gị.Na Mekia+ ka ndị ọchịagha si gbadaa,Na Zebulọn ka ndị ji ihe odeakwụkwọ ji ede ihe sikwa.+
14 N’Ifrem ka ha si, bụ́ ndị nọ na ndagwurugwu,+Ndị so gị, Benjamin, n’etiti ndị gị.Na Mekia+ ka ndị ọchịagha si gbadaa,Na Zebulọn ka ndị ji ihe odeakwụkwọ ji ede ihe sikwa.+