Joshụa 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma unu ga-ese ala ahụ n’akwụkwọ ma kee ya ụzọ asaa, wetaranụ m ya ebe a, m ga-efekwara unu nza+ n’ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.
6 Ma unu ga-ese ala ahụ n’akwụkwọ ma kee ya ụzọ asaa, wetaranụ m ya ebe a, m ga-efekwara unu nza+ n’ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.