Diuterọnọmi 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O kwukwara banyere Gad, sị:+“Onye a gọziri agọzi ka onye na-eme ka ókèala Gad saa mbara bụ.+Ọ ga-ebi dị ka ọdụm,+Ọ ga-adọwakwa ogwe aka, ee, dọwaa opu isi.+ Joshụa 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad so ọkara ebo nke ọzọ nweta ihe nketa ha nke Mozis nyere ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere ha,+
20 O kwukwara banyere Gad, sị:+“Onye a gọziri agọzi ka onye na-eme ka ókèala Gad saa mbara bụ.+Ọ ga-ebi dị ka ọdụm,+Ọ ga-adọwakwa ogwe aka, ee, dọwaa opu isi.+
8 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad so ọkara ebo nke ọzọ nweta ihe nketa ha nke Mozis nyere ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere ha,+