Diuterọnọmi 33:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O kwukwara banyere Naftalaị, sị:+“Amara ejuwo Naftalaị afọ,O jupụtakwara ná ngọzi Jehova.Nweta ebe ọdịda anyanwụ na ebe ndịda.”+ Joshụa 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ụmụ Naftalaị+ ka nza nke isii+ daara, maka ụmụ Naftalaị n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Matiu 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Gị ala Zebulọn na ala Naftalaị, ndị dị n’ụzọ oké osimiri, n’ofe Jọdan, Galili+ nke ndị mba ọzọ!
23 O kwukwara banyere Naftalaị, sị:+“Amara ejuwo Naftalaị afọ,O jupụtakwara ná ngọzi Jehova.Nweta ebe ọdịda anyanwụ na ebe ndịda.”+