Jenesis 48:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Izrel sịrị Josef: “Lee, anwụwala m,+ ma Chineke ga-anọnyere unu ma kpọghachi unu n’ala nna nna unu hà.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+
21 E mesịa, Izrel sịrị Josef: “Lee, anwụwala m,+ ma Chineke ga-anọnyere unu ma kpọghachi unu n’ala nna nna unu hà.+
22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+