Job 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! Ọ na-akpara mmiri ókè, ha ewee takọọ;+Ọ na-ezipụkwa ha, ha ewee gbanwee ala.+ 2 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 e jikwa ihe ndị ahụ bibie ụwa nke oge ahụ mgbe e mere ka iju mmiri rikpuo ya.+