Emọs 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+
2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+