Abụ Ọma 139:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụ na mụ agbagoo n’eluigwe, ị ga-anọ n’ebe ahụ;+Ọ bụrụkwa na mụ agbasaa ihe ndina m na Shiol, lee! ị ga-anọ n’ebe ahụ.+ Ilu 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Shiol na ebe mbibi+ dị n’ihu Jehova,+ ma ya fọdụzie obi ụmụ mmadụ!+
8 Ọ bụrụ na mụ agbagoo n’eluigwe, ị ga-anọ n’ebe ahụ;+Ọ bụrụkwa na mụ agbasaa ihe ndina m na Shiol, lee! ị ga-anọ n’ebe ahụ.+