Job 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Shiol gba ọtọ n’ihu ya,+Ebe mbibi enweghịkwa ihe mkpuchi. Ilu 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Shiol na ebe mbibi+ dị n’ihu Jehova,+ ma ya fọdụzie obi ụmụ mmadụ!+