Jenesis 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ akwụkwọ nke kọrọ akụkọ Adam. N’ụbọchị Chineke kere Adam, o mere ya n’oyiyi Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+ Jems 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+
29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+
9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+